Jenesis 42:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha.+ O wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nnyopụta! Unu bịara ka unu chọpụta ebe ndị unu nwere ike isi bata lụso anyị agha.” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:9 Ụlọ Nche,5/1/2015, p. 13
9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha.+ O wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nnyopụta! Unu bịara ka unu chọpụta ebe ndị unu nwere ike isi bata lụso anyị agha.”