Jenesis 42:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha sịziri ya: “Ndị ohu gị dị ụmụnne iri na abụọ.+ Ọ bụ otu nwoke bi na Kenan mụrụ anyị niile.+ Nwanne anyị nke ọdụdụ na nna anyị nọ ugbu a,+ ma onye nke ọzọ anọghịzi.”+
13 Ha sịziri ya: “Ndị ohu gị dị ụmụnne iri na abụọ.+ Ọ bụ otu nwoke bi na Kenan mụrụ anyị niile.+ Nwanne anyị nke ọdụdụ na nna anyị nọ ugbu a,+ ma onye nke ọzọ anọghịzi.”+