-
Jenesis 42:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Zipụnụ otu onye n’ime unu ka ọ gaa kpọta nwanne unu, ma a ga-akpọchi unu. M ga-esi otú a mara ma ùnu na-ekwu eziokwu. Ma ọ bụrụ na unu emeghị ihe a, eji m Fero na-aṅụ iyi, na-agwa unu na unu bụ ndị nnyopụta.”
-