Jenesis 42:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ bụrụ na unu na-akwụwa aka ọtọ, ka otu n’ime ụmụnne unu nọrọ n’ụlọ ebe a kpọchiri unu. Ma ndị nke ọzọ n’ime unu nwere ike ịga buru ọka bulaara ndị ezinụlọ unu ụnwụ na-akpa aka ọjọọ.+
19 Ọ bụrụ na unu na-akwụwa aka ọtọ, ka otu n’ime ụmụnne unu nọrọ n’ụlọ ebe a kpọchiri unu. Ma ndị nke ọzọ n’ime unu nwere ike ịga buru ọka bulaara ndị ezinụlọ unu ụnwụ na-akpa aka ọjọọ.+