Jenesis 42:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Josef sizi n’ebe ha nọ pụọ wee malite ibe ákwá.+ Mgbe ọ lọghachiri, ya na ha kwuru okwu ọzọ, ya akpọrọzie Simiọn+ kee ya agbụ n’ihu ha.+
24 Josef sizi n’ebe ha nọ pụọ wee malite ibe ákwá.+ Mgbe ọ lọghachiri, ya na ha kwuru okwu ọzọ, ya akpọrọzie Simiọn+ kee ya agbụ n’ihu ha.+