Jenesis 42:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Onyeisi obodo ahụ ji olu ike gwa anyị okwu.+ Ọ sịkwara na anyị bịara inyopụta obodo ahụ.