Jenesis 42:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma, Jekọb sịrị: “Nwa m agaghị eso unu gaa, n’ihi na nwanne ya nwoke anwụọla. Ọ bụ naanị ya fọrọ.+ Ọ bụrụ na ihe emee ya n’ụzọ, ya anwụọ, unu ga-eme ka m rugide uju+ n’isi awọ́ m nwụọ.”+
38 Ma, Jekọb sịrị: “Nwa m agaghị eso unu gaa, n’ihi na nwanne ya nwoke anwụọla. Ọ bụ naanị ya fọrọ.+ Ọ bụrụ na ihe emee ya n’ụzọ, ya anwụọ, unu ga-eme ka m rugide uju+ n’isi awọ́ m nwụọ.”+