Jenesis 43:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha zara ya, sị: “Nwoke ahụ jụrụ ajụjụ kpọmkwem banyere anyị na ndị ezinụlọ anyị, sị, ‘Nna unu ọ̀ ka nọ ndụ? Ùnu nwere nwanne nwoke ọzọ?’ anyị wee gwa ya eziokwu.+ È nwere otú anyị ga-esi ama na ọ ga-asị anyị, ‘Kpọtanụ nwanne unu nwoke’?”+
7 Ha zara ya, sị: “Nwoke ahụ jụrụ ajụjụ kpọmkwem banyere anyị na ndị ezinụlọ anyị, sị, ‘Nna unu ọ̀ ka nọ ndụ? Ùnu nwere nwanne nwoke ọzọ?’ anyị wee gwa ya eziokwu.+ È nwere otú anyị ga-esi ama na ọ ga-asị anyị, ‘Kpọtanụ nwanne unu nwoke’?”+