Jenesis 43:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-ahụ na e nweghị ihe ga-eme ya.+ Ọ bụ m ga-aza ajụjụ maka ya. Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ pụtara na emehiela m gị ná ndụ m niile.
9 M ga-ahụ na e nweghị ihe ga-eme ya.+ Ọ bụ m ga-aza ajụjụ maka ya. Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ pụtara na emehiela m gị ná ndụ m niile.