Jenesis 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè+ na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’etiti ehihie na abalị.+ Ha ga-abụ ihe a ga-eji na-amata oge na ụbọchị na afọ.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:14 Ụlọ Nche,2/15/2011, p. 82/15/2007, p. 6
14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè+ na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’etiti ehihie na abalị.+ Ha ga-abụ ihe a ga-eji na-amata oge na ụbọchị na afọ.+