Jenesis 43:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ka Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile mee ka nwoke ahụ metere unu ebere, ka o wee hapụrụ unu Simiọn ma ghara ịkpọchi Benjamin. Ma, ọ bụrụ na m ga-agbara aka ụmụ, mụ agbaranụ aka ụmụ.”+
14 Ka Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile mee ka nwoke ahụ metere unu ebere, ka o wee hapụrụ unu Simiọn ma ghara ịkpọchi Benjamin. Ma, ọ bụrụ na m ga-agbara aka ụmụ, mụ agbaranụ aka ụmụ.”+