Jenesis 43:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ozugbo ahụ, nwoke ahụ mere nnọọ ihe Josef kwuru,+ kpọga ha n’ụlọ Josef.