Jenesis 43:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ sịrị ha: “Nsogbu adịghị. Unu atụla egwu. Ọ bụ Chineke unu na Chineke nna unu tinyere akụ̀ n’akpa unu. Ego unu bu ụzọ ruo m aka.” Ọ kpọpụtaziiri ha Simiọn.+
23 Ọ sịrị ha: “Nsogbu adịghị. Unu atụla egwu. Ọ bụ Chineke unu na Chineke nna unu tinyere akụ̀ n’akpa unu. Ego unu bu ụzọ ruo m aka.” Ọ kpọpụtaziiri ha Simiọn.+