Jenesis 43:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Josef meziri ọsọ ọsọ pụọ, gaa chọọ ebe ọ ga-anọ bee ákwá, n’ihi na obi nwanne mewere ya. N’ihi ya, ọ banyere n’ọnụ ụlọ ọzọ bee ákwá.+
30 Josef meziri ọsọ ọsọ pụọ, gaa chọọ ebe ọ ga-anọ bee ákwá, n’ihi na obi nwanne mewere ya. N’ihi ya, ọ banyere n’ọnụ ụlọ ọzọ bee ákwá.+