Jenesis 43:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ha bunyere ya nri nke ya iche, bunye ụmụnne ya nke ha iche. Ndị Ijipt ya na ha nọ riri nri nke ha iche n’ihi na ndị Ijipt enweghị ike iso ndị Hibru rie ihe, maka na ime otú ahụ bụ arụ n’anya ndị Ijipt.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:32 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 29
32 Ha bunyere ya nri nke ya iche, bunye ụmụnne ya nke ha iche. Ndị Ijipt ya na ha nọ riri nri nke ha iche n’ihi na ndị Ijipt enweghị ike iso ndị Hibru rie ihe, maka na ime otú ahụ bụ arụ n’anya ndị Ijipt.+