Jenesis 43:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ụmụnne ya* nọ n’ebe chere ihu n’ebe yanwa nọ, malite n’onye bụ́ ọkpara, bụ́ onye nwe ihe ruuru ọkpara,+ ruo n’onye bụ́ ọdụdụ nwa. Ha nọ na-ele ibe ha n’anya n’anya maka na ihe na-emenụ riri ha ọnụ.
33 Ụmụnne ya* nọ n’ebe chere ihu n’ebe yanwa nọ, malite n’onye bụ́ ọkpara, bụ́ onye nwe ihe ruuru ọkpara,+ ruo n’onye bụ́ ọdụdụ nwa. Ha nọ na-ele ibe ha n’anya n’anya maka na ihe na-emenụ riri ha ọnụ.