-
Jenesis 44:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ha wee dọwaa ákwà ha. Onye nke ọ bụla n’ime ha buuru ibu ya dọkwasị n’elu jakị ya. Ha wee laghachi n’obodo ahụ.