Jenesis 44:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, anyị zara nna m ukwu, sị, ‘Ee, nna anyị ka nọ ndụ. O meela agadi. Anyị nwekwara nwanne nwoke nke nna anyị mụrụ n’agadi ya, bụ́ ọdụdụ nwa ya.+ Ma onye nne ji ya na ya anwụọla.+ Ọ bụ naanị ya fọrọ n’ime ha,+ nna ya hụkwara ya n’anya.’ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:20 Ụlọ Nche,5/1/2015, p. 14
20 N’ihi ya, anyị zara nna m ukwu, sị, ‘Ee, nna anyị ka nọ ndụ. O meela agadi. Anyị nwekwara nwanne nwoke nke nna anyị mụrụ n’agadi ya, bụ́ ọdụdụ nwa ya.+ Ma onye nne ji ya na ya anwụọla.+ Ọ bụ naanị ya fọrọ n’ime ha,+ nna ya hụkwara ya n’anya.’