Jenesis 44:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma anyị sịrị ya, ‘Anyị agaghị aga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ ga-eso anyị, anyị ga-aga, maka na nwoke ahụ agaghị ekwe ka anyị hụ ya ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+
26 Ma anyị sịrị ya, ‘Anyị agaghị aga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ ga-eso anyị, anyị ga-aga, maka na nwoke ahụ agaghị ekwe ka anyị hụ ya ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+