Jenesis 44:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ohu gị kwere nna m nkwa n’ihi nwa a, sị, ‘Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ pụtara na emehiela m nna m ruo mgbe ebighị ebi.’+
32 Ohu gị kwere nna m nkwa n’ihi nwa a, sị, ‘Ọ bụrụ na mụ akpọlataghị ya kpọnye gị, ọ pụtara na emehiela m nna m ruo mgbe ebighị ebi.’+