Jenesis 45:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma obi ajọla unu njọ, unu atakwala ibe unu ụta maka na unu rere m, e wee kpọta m n’ebe a, n’ihi na ọ bụ Chineke zitere m ka m buru unu ụzọ bịa ebe a ka e wee dowe anyị ndụ.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:5 Ụlọ Nche,1/1/1999, p. 30
5 Ma obi ajọla unu njọ, unu atakwala ibe unu ụta maka na unu rere m, e wee kpọta m n’ebe a, n’ihi na ọ bụ Chineke zitere m ka m buru unu ụzọ bịa ebe a ka e wee dowe anyị ndụ.+