Jenesis 45:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ọ bụghị unu zitere m ebe a, kama ọ bụ ezi Chineke zitere m ka o wee mee ka m bụrụ onye ndụmọdụ* Fero, meekwa ka m bụrụ onyeisi n’ụlọ ya niile na onye na-achị Ijipt niile.+
8 N’ihi ya, ọ bụghị unu zitere m ebe a, kama ọ bụ ezi Chineke zitere m ka o wee mee ka m bụrụ onye ndụmọdụ* Fero, meekwa ka m bụrụ onyeisi n’ụlọ ya niile na onye na-achị Ijipt niile.+