Jenesis 45:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ana m enyekwa gị iwu ka ị gwa ha,+ sị: ‘Meenụ ihe a: Sinụ n’Ijipt buru ụgbọala+ ndị unu ga-eji bute ụmụntakịrị unu na ndị nwunye unu. Unu ga-ejikwa otu bute nna unu n’ebe a.+
19 Ana m enyekwa gị iwu ka ị gwa ha,+ sị: ‘Meenụ ihe a: Sinụ n’Ijipt buru ụgbọala+ ndị unu ga-eji bute ụmụntakịrị unu na ndị nwunye unu. Unu ga-ejikwa otu bute nna unu n’ebe a.+