Jenesis 45:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O wee hapụ ụmụnne ya ka ha lawa. Mgbe ha na-ala, ọ sịrị ha: “Unu ewesala ibe unu iwe n’ụzọ.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2017, p. 17