Jenesis 46:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe e mechara, Jekọb si na Bia-shiba pụọ, ụmụ Izrel* jikwa ụgbọala ndị ahụ Fero nyere ka e were bute Jekọb buru Jekọb nna ha na ụmụntakịrị ha na ndị nwunye ha.
5 Mgbe e mechara, Jekọb si na Bia-shiba pụọ, ụmụ Izrel* jikwa ụgbọala ndị ahụ Fero nyere ka e were bute Jekọb buru Jekọb nna ha na ụmụntakịrị ha na ndị nwunye ha.