Jenesis 46:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ ha bụ ụmụ ndị nwoke Lia mụụrụ Jekọb na Padan-eram. Ọ mụkwaara ya nwa nwaanyị aha ya bụ Daịna.+ Ụmụ nwoke niile na ụmụ nwaanyị niile ọ mụụrụ ya dị iri atọ na atọ.
15 Ọ bụ ha bụ ụmụ ndị nwoke Lia mụụrụ Jekọb na Padan-eram. Ọ mụkwaara ya nwa nwaanyị aha ya bụ Daịna.+ Ụmụ nwoke niile na ụmụ nwaanyị niile ọ mụụrụ ya dị iri atọ na atọ.