Jenesis 46:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụ ha bụ ụmụ ndị nwoke Zilpa+ mụrụ. Zilpa bụ onye Leban kpọnyere ada ya Lia. Ụmụ niile Zilpa mụụrụ Jekọb dị mmadụ* iri na isii.
18 Ọ bụ ha bụ ụmụ ndị nwoke Zilpa+ mụrụ. Zilpa bụ onye Leban kpọnyere ada ya Lia. Ụmụ niile Zilpa mụụrụ Jekọb dị mmadụ* iri na isii.