Jenesis 47:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Josef wee gakwuru Fero, gwa ya,+ sị: “Nna m na ụmụnne m esila Kenan bịa. Ha chị ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha, ha bukwa ihe niile ha nwere bịa. Ha nọ na Goshen.”+
47 Josef wee gakwuru Fero, gwa ya,+ sị: “Nna m na ụmụnne m esila Kenan bịa. Ha chị ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha, ha bukwa ihe niile ha nwere bịa. Ha nọ na Goshen.”+