Jenesis 47:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha gwaziri Fero, sị: “Anyị bịara ka anyị biri n’ala a+ maka na e nweghị ahịhịa ìgwè anụ ndị ohu gị ga na-ata, n’ihi na ụnwụ a karịrị akarị na Kenan.+ Biko, ka ndị ohu gị biri na Goshen.”+
4 Ha gwaziri Fero, sị: “Anyị bịara ka anyị biri n’ala a+ maka na e nweghị ahịhịa ìgwè anụ ndị ohu gị ga na-ata, n’ihi na ụnwụ a karịrị akarị na Kenan.+ Biko, ka ndị ohu gị biri na Goshen.”+