Jenesis 47:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ala Ijipt dị gị n’aka. Mee ka nna gị na ụmụnne gị biri n’ebe kacha mma n’ala a.+ Ka ha biri n’ala Goshen. Ọ bụrụ na ị ma ndị aka siri ike n’ime ha, họpụta ha ka ha bụrụ ndị isi ndị na-azụ ìgwè anụ m.”
6 Ala Ijipt dị gị n’aka. Mee ka nna gị na ụmụnne gị biri n’ebe kacha mma n’ala a.+ Ka ha biri n’ala Goshen. Ọ bụrụ na ị ma ndị aka siri ike n’ime ha, họpụta ha ka ha bụrụ ndị isi ndị na-azụ ìgwè anụ m.”