Jenesis 47:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Josef wee nye nna ya na ụmụnne ya ala ebe ha ga-ebi n’Ijipt. O nyere ha ala n’ebe kacha mma n’Ijipt, ya bụ, n’ala Ramesis,*+ otú Fero nyere ya n’iwu.
11 Josef wee nye nna ya na ụmụnne ya ala ebe ha ga-ebi n’Ijipt. O nyere ha ala n’ebe kacha mma n’Ijipt, ya bụ, n’ala Ramesis,*+ otú Fero nyere ya n’iwu.