Jenesis 47:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Josef nọ na-anara ndị Ijipt na ndị Kenan ego niile dị n’obodo ha ma na-eresị ha ọka.*+ Josef nọkwa na-ewebata ego ndị ahụ n’ụlọ Fero.
14 Josef nọ na-anara ndị Ijipt na ndị Kenan ego niile dị n’obodo ha ma na-eresị ha ọka.*+ Josef nọkwa na-ewebata ego ndị ahụ n’ụlọ Fero.