-
Jenesis 47:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Josef wee zụtara Fero ala ndị Ijipt niile n’ihi na onye Ijipt ọ bụla rere ala ya maka na ụnwụ ahụ kpụ ọkụ n’ọnụ. Ala ha wee bụrụzie nke Fero.
-