Jenesis 48:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe m si Padan na-alọta, Rechel nọ n’akụkụ m nwụọ+ na Kenan, mgbe anyị ka nọ n’ebe dị anya n’Efrat.+ M wee lie ya n’ebe ahụ n’ụzọ e si aga Efrat, ya bụ, Betlehem.”+
7 Mgbe m si Padan na-alọta, Rechel nọ n’akụkụ m nwụọ+ na Kenan, mgbe anyị ka nọ n’ebe dị anya n’Efrat.+ M wee lie ya n’ebe ahụ n’ụzọ e si aga Efrat, ya bụ, Betlehem.”+