Jenesis 48:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Josef sịrị nna ya: “Nna m, ọ dịghị mma otú a, n’ihi na ọ bụ onye nke a bụ ọkpara.+ Bikwasị aka nri gị n’isi ya.”
18 Josef sịrị nna ya: “Nna m, ọ dịghị mma otú a, n’ihi na ọ bụ onye nke a bụ ọkpara.+ Bikwasị aka nri gị n’isi ya.”