Jenesis 48:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma nna ya ekweghị. Ọ sịrị Josef: “Nwa m, ama m, ama m. Yanwa ga-aghọkwa mba, ọ ga-abụkwa onye ukwu. Ma nwanne ya nke nta ga-aka ya.+ Ụmụ* ya ga-adị nnọọ ọtụtụ nke na ha ga-aghọ ọtụtụ mba.”+
19 Ma nna ya ekweghị. Ọ sịrị Josef: “Nwa m, ama m, ama m. Yanwa ga-aghọkwa mba, ọ ga-abụkwa onye ukwu. Ma nwanne ya nke nta ga-aka ya.+ Ụmụ* ya ga-adị nnọọ ọtụtụ nke na ha ga-aghọ ọtụtụ mba.”+