Jenesis 48:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ gọzikwuru ha n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Ka ndị Izrel na-akpọ aha gị mgbe ha na-agọzi ndị mmadụ. Ka ha na-asị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’” Otú ahụ ka o si na-akpọ Ifrem aha tupu ya akpọọ Manase.
20 Ọ gọzikwuru ha n’ụbọchị ahụ,+ sị: “Ka ndị Izrel na-akpọ aha gị mgbe ha na-agọzi ndị mmadụ. Ka ha na-asị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’” Otú ahụ ka o si na-akpọ Ifrem aha tupu ya akpọọ Manase.