Jenesis 49:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Ruben,+ ọ bụ gị bụ ọkpara m,+ ike m na onye m bu ụzọ mụọ.* Ọ bụ gị ka a kacha akwanyere ùgwù, ọ bụkwa gị kacha dị ike.
3 “Ruben,+ ọ bụ gị bụ ọkpara m,+ ike m na onye m bu ụzọ mụọ.* Ọ bụ gị ka a kacha akwanyere ùgwù, ọ bụkwa gị kacha dị ike.