Jenesis 49:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-ebili ma i richaa anụ i gburu. Ọ makpurula, ọ gbatịakwala onwe ya ka ọdụm. Ebe ọ dị ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa chọọ ya okwu? Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:9 Mmezu Mkpughe, p. 83-84
9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-ebili ma i richaa anụ i gburu. Ọ makpurula, ọ gbatịakwala onwe ya ka ọdụm. Ebe ọ dị ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa chọọ ya okwu?