-
Jenesis 49:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ọ ga-eliwe jakị ya n’osisi vaịn, liwekwa nwa jakị ya n’ezigbo osisi vaịn. Ọ ga-eji mmanya saa ákwà ya, jirikwa mmanya a zọchapụtara ná mkpụrụ vaịn saa uwe ya.
-