Jenesis 49:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anya ya na-acha ọbara ọbara n’ihi mmanya, ezé ya na-achakwa ọcha n’ihi mmiri ara ehi.*