Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma ọ mịpụtaghị ụta ya,+ aka ya sikwara ike ma dị garagara.+ Onye mere ka ọ dị otú ahụ bụ dike na-enyere Jekọb aka, ya bụ, onye na-azụ ya ka atụrụ, onye bụ́kwa nkume Izrel.
24 Ma ọ mịpụtaghị ụta ya,+ aka ya sikwara ike ma dị garagara.+ Onye mere ka ọ dị otú ahụ bụ dike na-enyere Jekọb aka, ya bụ, onye na-azụ ya ka atụrụ, onye bụ́kwa nkume Izrel.