Jenesis 49:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O* si n’aka Chineke nke nna ya, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nọnyekwaara ya. Ọ ga-enyere gị aka ma gọzie gị. Ọ ga-enye gị mmiri si n’eluigwe na mmiri dị n’osimiri,+ nyekwa gị ọtụtụ ụmụ na ọtụtụ anụ ụlọ.
25 O* si n’aka Chineke nke nna ya, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nọnyekwaara ya. Ọ ga-enyere gị aka ma gọzie gị. Ọ ga-enye gị mmiri si n’eluigwe na mmiri dị n’osimiri,+ nyekwa gị ọtụtụ ụmụ na ọtụtụ anụ ụlọ.