26 Ngọzi nna gị gọziri gị ga-akarị ihe ọma ndị a na-enweta ná nnukwu ugwu ndị na-adịru mgbe ebighị ebi, karịakwa ihe ndị bara ezigbo uru a na-enweta n’obere ugwu ndị na-adịte aka.+ Ọ bụ Josef, onye a họpụtara n’ime ụmụnne ya, ga na-enweta ngọzi ndị a.+