Jenesis 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Chineke wee mee ka e nwee nnukwu ihe abụọ na-enye ìhè. O mere ka nke ukwu na-enye ìhè n’ehihie,+ mee ka nke nta na-enye ìhè n’abalị. O mekwara ka e nwee kpakpando dị iche iche.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:16 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 82 Ụlọ Nche,2/15/2007, p. 61/1/2004, p. 28-29
16 Chineke wee mee ka e nwee nnukwu ihe abụọ na-enye ìhè. O mere ka nke ukwu na-enye ìhè n’ehihie,+ mee ka nke nta na-enye ìhè n’abalị. O mekwara ka e nwee kpakpando dị iche iche.+