Jenesis 49:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Aịzik+ na Ribeka nwunye ya, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m liri Lia.
31 Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Aịzik+ na Ribeka nwunye ya, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m liri Lia.