Jenesis 50:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị ezinụlọ Josef niile na ụmụnne ya na ndị ezinụlọ nna ya sokwa gaa.+ Ọ bụ naanị ụmụntakịrị ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha ka ha hapụrụ na Goshen.
8 Ndị ezinụlọ Josef niile na ụmụnne ya na ndị ezinụlọ nna ya sokwa gaa.+ Ọ bụ naanị ụmụntakịrị ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha ka ha hapụrụ na Goshen.