Jenesis 50:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, hụrụ ka ha na-ebe ákwá n’ebe a na-azọcha mkpụrụ nke dị n’Etad, ha wee tie mkpu, sị: “Uju a ndị Ijipt na-eru abụghị obere uju!” Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ebe ahụ Ebel-mizreyim.* Ọ dị ná mpaghara Osimiri Jọdan.
11 Ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, hụrụ ka ha na-ebe ákwá n’ebe a na-azọcha mkpụrụ nke dị n’Etad, ha wee tie mkpu, sị: “Uju a ndị Ijipt na-eru abụghị obere uju!” Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ebe ahụ Ebel-mizreyim.* Ọ dị ná mpaghara Osimiri Jọdan.