Jenesis 50:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha buuru ozu ya gaa Kenan ma lie ya n’ọgba dị n’ala dị na Mak-pila, n’ihu Mamri. Ọ bụ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
13 Ha buuru ozu ya gaa Kenan ma lie ya n’ọgba dị n’ala dị na Mak-pila, n’ihu Mamri. Ọ bụ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+