Jenesis 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú a ka ị ga-esi arụ ya: Ụgbọ ahụ ga-adị narị kubit* atọ (300) n’ogologo, kubit iri ise n’obosara, na kubit iri atọ n’ịdị elu. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:15 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 156 Teta!,2/8/1997, p. 25
15 Otú a ka ị ga-esi arụ ya: Ụgbọ ahụ ga-adị narị kubit* atọ (300) n’ogologo, kubit iri ise n’obosara, na kubit iri atọ n’ịdị elu.